Ọpupu 3:5 IGBOB

5 Ọ si, Abiarula nso ebe a: yipu akpukpọ-ukwu-gi n'ukwu-gi abua, n'ihi na ebe nke gi onwe-gi nēguzo n'elu ya, ala nsọ ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 3

Echiche Ọpupu 3:5 na onodu