15 Ọgaranya agaghi-enye kari, ma ob͕eye agaghi-enyebì kari, nkera shekel ahu, mb͕e ha nēnye àjà-nbuli nke Jehova, ikpuchiri nkpuru-obi-unu nmehie.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 30
Echiche Ọpupu 30:15 na onodu