Ọpupu 32:34 IGBOB

34 Ma ub͕u a, je, duru ndim rue ebe ahu nke M'gwaworo gi okwu bayere ya: le, mọ-ozim ganēje n'iru gi: ma n'ubọchi mb͕e M'nēleta, M'gēwere kwa nmehie-ha leta ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 32

Echiche Ọpupu 32:34 na onodu