Ọpupu 32:4 IGBOB

4 Ọ we nara ya n'aka-ha, were ihe eji eb͕u eb͕ub͕u b͕ue ya, me ya ka ọ ghọ nwa-ehi akpuru akpu: ha we si, Ndia bu chi-gi, Israel, ndi mere ka i si n'ala Ijipt rigoputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 32

Echiche Ọpupu 32:4 na onodu