Ọpupu 32:8 IGBOB

8 ha esiwo n'uzọ nke M'nyere ha n'iwu wezuga onwe-ha ngwa ngwa: ha eme-woro onwe-ha nwa-ehi akpuru akpu, ha we kpọ isi ala nye ya, chu-kwa-ra ya àjà, si, Ndia bu chi-gi, Israel, ndi mere ka i si n'ala Ijipt rigoputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 32

Echiche Ọpupu 32:8 na onodu