Ọpupu 33:5 IGBOB

5 Jehova we si Moses, Si umu Israel, Unu onwe-unu bu ndi kwesiri olu ike: asi na ọ bu otù ntabi-anya ka M'gārigo n'etiti gi, M'gēme kwa ka i gwusia; ma ub͕u a wepu ihe-ichọ-nma-gi nile n'aru gi tọb͕ọ, M'we mara ihe M'gēme gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 33

Echiche Ọpupu 33:5 na onodu