Ọpupu 33:8 IGBOB

8 O rue, mb͕e Moses puru ije Ulo-ikwū ahu, na ndi Israel nile biliri, guzo onwe-ha ọtọ, nwoke ọ bula n'ọnu-uzọ nke ulo-ikwū-ya, nēlegide Moses anya n'azu, rue mb͕e ọ bara n'Ulo-ikwū ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 33

Echiche Ọpupu 33:8 na onodu