15 ka gi na ndi bi n'ala ahu we ghara ib͕a ndu, ha we so chi-ha nākwa iko, churu chi-ha àjà, otù onye ewe kpọ gi, i we rie ufọdu nime ihe àjà-ya;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 34
Echiche Ọpupu 34:15 na onodu