Ọpupu 34:18 IGBOB

18 Ememe achicha ekoghi-eko ka i gēdebe. Ubọchi asa ka i gēri achicha ekoghi-eko, dika M'nyere gi iwu, na mb͕e akara àkà n'ọnwa Ebib: n'ihi na ọ bu nime ọnwa Ebib ka i siri n'Ijipt puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 34

Echiche Ọpupu 34:18 na onodu