Ọpupu 34:24 IGBOB

24 N'ihi na M'gānara mba di iche iche ala-ha n'iru gi, me ka ókè-ala-gi nile sa mbara: ọ dighi kwa onye ọ bula gēnwe anya-uku n'ebe ala-gi di, mb͕e i nārigo ka ewe hu gi n'iru Jehova, bú Chineke-gi, ub͕ò atọ n'arọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 34

Echiche Ọpupu 34:24 na onodu