Ọpupu 34:4 IGBOB

4 Ọ we wa mbadamba nkume abua dika nke-mbu; Moses we bilie n'isi-ututu, rigorue ugwu Sainai, dika Jehova nyere ya iwu, o were kwa mbadamba nkume abua n'aka-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 34

Echiche Ọpupu 34:4 na onodu