Ọpupu 34:9 IGBOB

9 Ọ si, Biko, ọ buru na ahutawom amara n'iru Gi, Onye-nwe-ayi, biko, ka Onye-nwe-ayi nēje n'etiti ayi; n'ihi na ndi kwesiri olu ike ka ayi bu; Gi b͕aghara kwa ajọ omume-ayi na nmehie-ayi, keta kwa ayi n'ihe-nketa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 34

Echiche Ọpupu 34:9 na onodu