Ọpupu 35:16 IGBOB

16 na ebe-ichu-aja nke àjà-nsure-ọku, na ihe-ọkpukpa ọla nke diri ya, na nkpa-n'aka-ya abua, na ihe-ya nile, na ite ọsisa-miri ahu, na ukwu-ala-ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 35

Echiche Ọpupu 35:16 na onodu