Ọpupu 35:2 IGBOB

2 Ubọchi isi ka agēje ozi, ma n'ubọchi nke-asa unu gēnwe ubọchi nsọ, bú ubọchi-izu-ike nke idebe-ubọchi-izu-ike Jehova nwere: onye ọ bula nke nēje ozi nime ya, agēme ka ọ nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 35

Echiche Ọpupu 35:2 na onodu