Ọpupu 37:21 IGBOB

21 otù isi di kwa n'okpuru alaka abua site na ya, otù isi di kwa n'okpuru alaka abua site na ya, otù isi di kwa n'okpuru alaka abua site na ya, diri alaka isi ahu nke nēsi nime ya waputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 37

Echiche Ọpupu 37:21 na onodu