Ọpupu 37:9 IGBOB

9 Cherubim ahu nāb͕asa kwa nkù-ha n'elu, nēkpuchi ebe-nkpuchi-nmehie na nkù-ha, iru-ha nēcherita kwa onwe-ha; n'ebe ebe-nkpuchi-nmehie di ka iru cherubim ahu di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 37

Echiche Ọpupu 37:9 na onodu