Ọpupu 38:17 IGBOB

17 Ukwu nile nke ide ahu nwere bu ọla; nkpọye nile nke ide na ngegide nile ha bu ọla-ọcha; ihe amachitara isi-ha bu kwa ọla-ọcha; ihe ahu bu kwa ihe egegidere ngegide ọla-ọcha, bú ide nile nke ogige ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 38

Echiche Ọpupu 38:17 na onodu