Ọpupu 38:21 IGBOB

21 Ndia bu ngukọta ihe ebe-obibi ahu, bú ebe-obibi nke ihe-àmà ahu, dika agukọtara ha, n'okwu-ọnu Moses, ọ bu òfùfè nke ndi Livai, site n'aka Itama, bú nwa Eron onye-nchu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 38

Echiche Ọpupu 38:21 na onodu