Ọpupu 38:23 IGBOB

23 Ma onye soro ya n'ọlu ahu bu Ọhọliab, nwa Ahisamak, nke ebo Dan, bú onye nātu akika, na onye-ọ̀kà, na onye-ọdudu-ákwà n'ogho anunu, na n'ogho ododo, na n'ogho uhie, na n'ezi ákwà ọcha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 38

Echiche Ọpupu 38:23 na onodu