Ọpupu 38:3 IGBOB

3 O me-kwa-ra ihe nile nke ebe-ichu-aja ahu, bú ite-ya nile, na osekè-ya nile, na ọkwa-nwusa-ya nile, na ndudu-ya nile, na ihe-igu-ọku-ya nile: ihe-ya nile ka o ji ọla me.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 38

Echiche Ọpupu 38:3 na onodu