Ọpupu 38:30 IGBOB

30 O ji ya me ukwu nile nke ide ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute, na ebe-ichu-àjà ọla, na ihe-ọkpukpa ọla nke diri ya, na ihe nile nke ebe-ichu-aja ahu,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 38

Echiche Ọpupu 38:30 na onodu