Ọpupu 39:24 IGBOB

24 Ha mekwara n'ọnu-ọnu-ala uwe-nwuda ahu pomegranate nke ogho anunu, na ogho ododo, na ogho uhie, na ákwà akpara nke-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 39

Echiche Ọpupu 39:24 na onodu