Ọpupu 39:3 IGBOB

3 Ha we tisa mbadamba ihe ọla-edo ahu, we bìri ya ka ọ buru eriri, ikpa n'etiti ogho anunu ahu, na n'etiti ogho ododo ahu, na n'etiti ezi ákwà ọcha ahu, ọ bu ọlu onye-ọ̀kà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 39

Echiche Ọpupu 39:3 na onodu