Ọpupu 39:33 IGBOB

33 Ha we butere Moses ebe-obibi ahu, Ulo-ikwū ahu, na ihe-ya nile, nko-ya nile, na ibo-ya nile, na nkpọrọ-ya nile, na ide-ya nile, na ukwu-ya nile;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 39

Echiche Ọpupu 39:33 na onodu