Ọpupu 4:10 IGBOB

10 Moses we si Jehova, Biko, Onye-nwe-ayi, Ọ bughi onye-ọ̀kà-okwu ka m'bu, ma-ọbu na mb͕e gara aga, ma-ọbu site na mb͕e I gwara orù-Gi okwu: n'ihi na onye ọnu-ya di arọ́, nke ire-ya di kwa arọ́, ka m'bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 4

Echiche Ọpupu 4:10 na onodu