Ọpupu 4:14 IGBOB

14 Iwe Jehova we di ọku n'aru Moses, Ọ we si, Ọ̀ nọghi, bú Eron nwa-nne-gi, bú onye Livai? amawom na ya onwe-ya nēkwu okwu nke-ọma. Ọzọ kwa, le, ya onwe-ya nāputa izute gi: ma mb͕e ọ huru gi, ọ gāṅuri n'obi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 4

Echiche Ọpupu 4:14 na onodu