Ọpupu 4:31 IGBOB

31 Ndi ahu we kwere: mb͕e ha nuru na Jehova letarari umu Israel, na Ọ hu-kwa-rari nweda-n'ala nke ha, ha rube isi kpọ isi ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 4

Echiche Ọpupu 4:31 na onodu