Ọpupu 4:7 IGBOB

7 Ọ we si, Tiyeghachi aka-gi n'obi-gi. (Ọ we tiyeghachi aka-ya n'obi-ya; ọ we weputa ya n'obi-ya, ma, le, ọ we dighachi ka anu-aru-ya.)

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 4

Echiche Ọpupu 4:7 na onodu