13 I gēyikwasi kwa Eron uwe nsọ ahu; i gēte kwa ya manu, do ya nsọ, ka o we burum onye-nchu-àjà.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 40
Echiche Ọpupu 40:13 na onodu