10 Ndi nāchi ndi Israel n'ihe-ike we pua, ha na ndi nēle ha anya n'ọlu, ha we gwa ndi ahu okwu, si, Otú a ka Fero siri, M'gaghi-adi nēnye unu okporo-ọka.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 5
Echiche Ọpupu 5:10 na onodu