Ọpupu 5:23 IGBOB

23 Ma site na mb͕e m'biakutere Fero ikwu okwu n'aha-Gi, ọ mejọwo ndi nka; I naputaghi kwa ndi-Gi ma-ọli.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 5

Echiche Ọpupu 5:23 na onodu