Ọpupu 6:23 IGBOB

23 Eron we lutara onwe-ya Elisheba na nwunye, bú nwa-nwayi Aminadab, nwa-nne-nwayi Nahshon; ọ we muara ya Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 6

Echiche Ọpupu 6:23 na onodu