Ọpupu 6:25 IGBOB

25 Eleeza nwa Eron we lutara onwe-ya otù nime umu-ndinyom Putiel, ọ we muara ya Finehas. Ndia bu ndi-isi nke ndi bu nna nke ndi Livai, dika ab͕uru nile ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 6

Echiche Ọpupu 6:25 na onodu