Ọpupu 6:4 IGBOB

4 Ọzọ kwa, emewom ka ọb͕ub͕a-ndum guzosie ike n'ebe ha nọ, inye ha ala Kenean, bú ala ọnọdu-ọbìa nile ha, nke ha nọri dika ọbìa nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 6

Echiche Ọpupu 6:4 na onodu