Ọpupu 6:6 IGBOB

6 N'ihi ya si umu Israel, Mu onwem bu Jehova, M'gēme kwa ka unu si n'okpuru ibu nile nke ndi Ijipt pua, M'gānaputa kwa unu n'òfùfè-ha, were kwa ogwe-aka esetiri eseti, were kwa ikpé uku di iche iche, b͕aputa unu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 6

Echiche Ọpupu 6:6 na onodu