Ọpupu 7:11 IGBOB

11 Fero we kpọ kwa ndi mara ihe, kpọ kwa ndi-mb͕asi: ha onwe-ha kwa, bú ndi-ode-akwukwọ di nsọ nke Ijipt, we were ihe-nzuzo di iche iche ha me otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 7

Echiche Ọpupu 7:11 na onodu