Ọpupu 7:21 IGBOB

21 Azù nke di n'osimiri Nail we nwua; osimiri Nail nēsì kwa ísì, ndi Ijipt apughi kwa iṅu miri si n'osimiri Nail puta; ọbara ahu we di n'ala Ijipt nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 7

Echiche Ọpupu 7:21 na onodu