11 Ndi-ode-akwukwọ di nsọ apughi kwa iguzo n'iru Moses, n'ihi ihe-ofifi ahu; n'ihi na ihe-etuto ahu di n'aru ndi-ode-akwukwọ di nsọ, na n'aru ndi Ijipt nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 9
Echiche Ọpupu 9:11 na onodu