Ọpupu 9:6 IGBOB

6 Jehova we me ihe ahu n'echi-ya, anu-ulo Ijipt nile we nwua: ma nime anu-ulo umu Israel ọ dighi otù nwupuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 9

Echiche Ọpupu 9:6 na onodu