Matiu 10:27 IGBOB

27 Okwu M'nāgwa unu n'ọchichiri, kwuenu ya n'ìhè: ihe unu nānu kwa na nti, kwusanu ya n'elu ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 10

Echiche Matiu 10:27 na onodu