Matiu 10:28 IGBOB

28 Unu atu-kwa-la egwu ndi nēb͕u aru, ma ha apughi ib͕u nkpuru-obi: kama nātunu egwu Onye ahu Nke puru ila nkpuru-obi na aru n'iyì n'ọku ala-mọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 10

Echiche Matiu 10:28 na onodu