Matiu 10:41 IGBOB

41 Onye nānara onye-amuma nke-ọma n'aha onye-amuma gānara ugwọ-ọlu onye-amuma; onye nānara kwa onye ezi omume nke-ọma n'aha onye ezi omume gānara ugwọ-ọlu onye ezi omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 10

Echiche Matiu 10:41 na onodu