Matiu 10:42 IGBOB

42 Onye ọ bula nke gēkuru nání iko miri oyi nye otù onye nime ndi ntà ndia ṅua n'aha onye nēso uzọm, n'ezie asim unu, ọ gaghi-etufu ugwọ-ọlu-ya ma-ọli.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 10

Echiche Matiu 10:42 na onodu