Matiu 12:5 IGBOB

5 Ma-ọbu ùnu agughi n'iwu, na ndi-nchu-àjà nēmeru ubọchi-izu-ike n'ulo uku Chineke n'ubọchi-izu-ike, ma adighi-ata ha uta?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 12

Echiche Matiu 12:5 na onodu