Matiu 19:12 IGBOB

12 N'ihi na ndi-onozi di, ndi amuru otú a site n'afọ nne-ha: ndi-onozi di kwa, ndi emere onozi site n'aka madu: ndi-onozi di kwa, ndi mere onwe-ha onozi n'ihi ala-eze elu-igwe. Onye puru inagide ya, ya nagide.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 19

Echiche Matiu 19:12 na onodu