Matiu 19:13 IGBOB

13 Mb͕e ahu ekutara Ya umu-ntakiri, ka O we bikwasi ha aka-Ya abua, kpe kwa ekpere: ma ndi nēso uzọ-Ya bara ha nba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 19

Echiche Matiu 19:13 na onodu