Matiu 21:20 IGBOB

20 Mb͕e ndi nēso uzọ-Ya huru ya, o ju ha anya, ha si, Òsisi fig ahu si aṅa kpọnwua n'otù mb͕e a?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:20 na onodu