Matiu 21:21 IGBOB

21 Jisus we za, si ha, N'ezie asim unu, Ọ buru na unu nwere okwukwe, ghara inwe obi abua, ọ bughi nání ihe emere osisi fig nka ka unu gēme, ma ọ buru na unu gāsi ọbuná ugwu a, Ka ewelie gi, tubà gi nime oké osimiri, agēme ihe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:21 na onodu