Matiu 21:22 IGBOB

22 Ihe nile, ka ha ra, bú nke unu gāriọ n'ekpere, ma asi na unu kwere, unu gānata kwa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:22 na onodu