26 Ma ọ buru na ayi asi, O sitere n'aka madu; ayi nātu egwu ìgwè madu a; n'ihi na madu nile nāgu Jọn dika onye-amuma.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21
Echiche Matiu 21:26 na onodu